Ànyị nà-àchọ ịgbākọ mmilī màkà echi
We want to draw water into a large container for tomorrow (literally fetch water together)
Igbo · Common Words · Level 2
Ànyị nà-àchọ ịgbākọ mmilī màkà echi
We want to draw water into a large container for tomorrow (literally fetch water together)
Onye nā-atụ ichē kpàchalụ anyā màkà ịtūkpọ m anya
The missile thrower should be careful not to damage my eyes!
Ụnù eme zina mkpọtụ màkà nà mmadù kpù okwu nónụ
Stop making a noise, because somebody is speaking (usually during meetings)
These are sentences where the word appears, matched automatically rather than hand-picked usage.